Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼala nke oke ọchịchịrị, ala nke onyinyo ọnwụ, nke usoro na-adịghị, ebe ọbụladị ìhè dịkwa ka ọchịchịrị.” 10:8 Abụ 119:73; 139:13

Job 10:22 in English

Job 10:22 · Berean Standard Bible

to a land of utter darkness, of deep shadow and disorder, where even the light is like darkness.”

Context

20Ụbọchị ndụ m ọ dịghị ole na ole? Si nʼebe m nọ wezuga onwe gị ka m nwetu ọṅụ nwa mgbe nta, 21tupu m hapụ laa nʼala ọchịchịrị na onyinyo nke ọnwụ ebe m na-agaghị esi pụtakwa. 22Nʼala nke oke ọchịchịrị, ala nke onyinyo ọnwụ, nke usoro na-adịghị, ebe ọbụladị ìhè dịkwa ka ọchịchịrị.” 10:8 Abụ 119:73; 139:13

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.