Job 10:21
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
tupu m hapụ laa nʼala ọchịchịrị na onyinyo nke ọnwụ ebe m na-agaghị esi pụtakwa.
Job 10:21 in English
Job 10:21 · Berean Standard Bible
before I go—never to return— to a land of darkness and gloom,
Context
19A sịkwarị na amụpụtaghị m
maọbụ na e sitere nʼafọ nne m buba m nʼime ili! 20Ụbọchị ndụ m ọ dịghị ole na ole?
Si nʼebe m nọ wezuga onwe gị ka m nwetu ọṅụ nwa mgbe nta, 21tupu m hapụ laa nʼala ọchịchịrị na onyinyo nke ọnwụ
ebe m na-agaghị esi pụtakwa. 22Nʼala nke oke ọchịchịrị,
ala nke onyinyo ọnwụ, nke usoro na-adịghị,
ebe ọbụladị ìhè dịkwa ka ọchịchịrị.”
10:8 Abụ 119:73; 139:13
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.