Native Bible

John 8:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma Jisọs rigooro nʼUgwu Oliv.

John 8:1 in English

John 8:1 · Berean Standard Bible

But Jesus went to the Mount of Olives.

Context

1Ma Jisọs rigooro nʼUgwu Oliv. 2Nʼisi ụtụtụ echi ya, ọ bịara ọzọ nʼụlọnsọ ukwuu ebe ọtụtụ mmadụ bịakwutere ya. Ọ nọdụrụ ala malite ikuziri ha ihe. 3Ndị ozizi iwu na ndị Farisii dọkpụtara otu nwanyị ha jidere nʼịkwa iko. Ha mere ka o guzo nʼihu igwe mmadụ ahụ niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.