Native Bible

John 7:53 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, onye ọbụla nʼime ha lara nʼụlọ ya. 7:2 Nke a bụ mmemme ndị Juu ji echeta ịdị ndụ ha biri nʼọzara mgbe ha hapụrụ ala Ijipt.

John 7:53 in English

John 7:53 · Berean Standard Bible

Then each went to his own home.

Context

51“Iwu anyị ọ na-ama mmadụ ikpe, ma ọ bụrụ na o bụghị ụzọ nụta okwu nʼọnụ ya, ịchọpụta ihe onye ahụ na-eme?” 52Ha zaghachiri ya sị, “Gị onwe gị, i sokwa na ndị si Galili pụta? Nyochaa nke ọma, ị ga-achọpụta na onye amụma ọbụla agaghị esi na Galili pụta.” 53Mgbe ahụ, onye ọbụla nʼime ha lara nʼụlọ ya. 7:2 Nke a bụ mmemme ndị Juu ji echeta ịdị ndụ ha biri nʼọzara mgbe ha hapụrụ ala Ijipt.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.