Jọn 6:69
John 6:69 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anyị kweere marakwa na ị bụ Onye Nsọ nke Chineke.”
John 6:69 in English
John 6:69 · Berean Standard Bible
We believe and know that You are the Holy One of God.*”
Context
67Jisọs sịrị mmadụ iri na abụọ ahụ, “Unu chọkwara iso ha pụọ?” 68Saimọn Pita zara ya sị, “Onyenwe anyị, onye ka anyị ga-agakwuru? Ọ bụ gị ji okwu nke ndụ ebighị ebi. 69Anyị kweere marakwa na ị bụ Onye Nsọ nke Chineke.” 70Jisọs zara ha, “Ọ bụghị m họpụtara unu mmadụ iri na abụọ? Ma otu onye nʼime unu bụ ekwensu!” 71Ọ na-ekwu banyere Judas nwa Saimọn Iskarịọt, onye nʼagbanyeghị na ọ bụ otu nʼime mmadụ iri na abụọ ahụ, bụ onye ga-arara ya nye.
6:31 Ọpụ 16:4; Neh 9:15; Abụ 78:24,25
6:45 Aịz 54:13
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.