Jọn 6:71
John 6:71 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-ekwu banyere Judas nwa Saimọn Iskarịọt, onye nʼagbanyeghị na ọ bụ otu nʼime mmadụ iri na abụọ ahụ, bụ onye ga-arara ya nye. 6:31 Ọpụ 16:4; Neh 9:15; Abụ 78:24,25 6:45 Aịz 54:13
John 6:71 in English
John 6:71 · Berean Standard Bible
He was speaking about Judas, the son of Simon Iscariot. For although Judas was one of the Twelve, he was later to betray Jesus.
Context
69Anyị kweere marakwa na ị bụ Onye Nsọ nke Chineke.” 70Jisọs zara ha, “Ọ bụghị m họpụtara unu mmadụ iri na abụọ? Ma otu onye nʼime unu bụ ekwensu!” 71Ọ na-ekwu banyere Judas nwa Saimọn Iskarịọt, onye nʼagbanyeghị na ọ bụ otu nʼime mmadụ iri na abụọ ahụ, bụ onye ga-arara ya nye.
6:31 Ọpụ 16:4; Neh 9:15; Abụ 78:24,25
6:45 Aịz 54:13
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.