John 4:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Olulu mmiri Jekọb dị nʼebe ahụ, ma ebe ọ bụ na ike gwụrụ Jisọs nʼije ya, ọ nọdụrụ ala nʼakụkụ olulu mmiri ahụ. Ọ bụ ihe dị ka oge ehihie.
John 4:6 in English
John 4:6 · Berean Standard Bible
Since Jacob’s well was there, Jesus, weary from His journey, sat down by the well. It was about the sixth hour.*
Context
4Ma ọ ga-esite nʼetiti Sameria gafee. 5Ya mere, ọ batara nʼotu obodo nta dị na Sameria a na-akpọ Saika, nʼakụkụ ala ahụ Jekọb nyere Josef nwa ya nwoke. 6Olulu mmiri Jekọb dị nʼebe ahụ, ma ebe ọ bụ na ike gwụrụ Jisọs nʼije ya, ọ nọdụrụ ala nʼakụkụ olulu mmiri ahụ. Ọ bụ ihe dị ka oge ehihie. 7Otu nwanyị onye Sameria* bịara ịdọrọ mmiri, Jisọs sịrị ya, “Nyetụ m mmiri ka m ṅụọ.” 8(Ndị na-eso ụzọ ya abaala nʼime obodo ịga zụta nri.)
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.