Native Bible

John 4:54 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nke a bụ ihe ịrịbama nke abụọ Jisọs rụrụ na Galili mgbe o siri Judịa bịa. 4:7 Ndị Sameria bụ ụmụ a mụtara site nʼọlụlụ di na nwunye dị nʼetiti ụfọdụ ndị Juu ha na ndị Asịrịa. 4:18 Omume a megidere iwu Chineke banyere ọlụlụ di na nwunye.

John 4:54 in English

John 4:54 · Berean Standard Bible

This was now the second sign that Jesus performed after coming from Judea into Galilee.

Context

52Mgbe ọ jụrụ ha oge nwa ya jiri gbakee, ha sịrị ya, “Oke ahụ ọkụ ahụ kwụsịrị ya ụnyaahụ nʼelekere mbụ nke ehihie.” 53Nwoke ahụ ghọtara na ọ bụ kpomkwem nʼoge awa ahụ Jisọs gwara ya, “Nwa gị nwoke ga-adị ndụ.” Ya mere ya na ezinaụlọ ya niile kwenyere. 54Nke a bụ ihe ịrịbama nke abụọ Jisọs rụrụ na Galili mgbe o siri Judịa bịa. 4:7 Ndị Sameria bụ ụmụ a mụtara site nʼọlụlụ di na nwunye dị nʼetiti ụfọdụ ndị Juu ha na ndị Asịrịa. 4:18 Omume a megidere iwu Chineke banyere ọlụlụ di na nwunye.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.