Jọn 4:53
John 4:53 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwoke ahụ ghọtara na ọ bụ kpomkwem nʼoge awa ahụ Jisọs gwara ya, “Nwa gị nwoke ga-adị ndụ.” Ya mere ya na ezinaụlọ ya niile kwenyere.
John 4:53 in English
John 4:53 · Berean Standard Bible
Then the father realized that this was the very hour in which Jesus had told him, “Your son will live.” And he and all his household believed.
Context
51Mgbe ọ ka nọ nʼụzọ, ndị ohu ya zutere ya kọọrọ ya na ahụ adịla nwa ya nwoke mma. 52Mgbe ọ jụrụ ha oge nwa ya jiri gbakee, ha sịrị ya, “Oke ahụ ọkụ ahụ kwụsịrị ya ụnyaahụ nʼelekere mbụ nke ehihie.” 53Nwoke ahụ ghọtara na ọ bụ kpomkwem nʼoge awa ahụ Jisọs gwara ya, “Nwa gị nwoke ga-adị ndụ.” Ya mere ya na ezinaụlọ ya niile kwenyere. 54Nke a bụ ihe ịrịbama nke abụọ Jisọs rụrụ na Galili mgbe o siri Judịa bịa.
4:7 Ndị Sameria bụ ụmụ a mụtara site nʼọlụlụ di na nwunye dị nʼetiti ụfọdụ ndị Juu ha na ndị Asịrịa.
4:18 Omume a megidere iwu Chineke banyere ọlụlụ di na nwunye.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.