Jọn 4:15
John 4:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ nwanyị ahụ sịrị ya, “Onyenwe anyị nye m mmiri a, ka akpịrị ghara ịkpọ m nkụ ọzọ, ka m gharakwa ịdị na-abịa ebe a ịdọrọ mmiri.”
John 4:15 in English
John 4:15 · Berean Standard Bible
The woman said to Him, “Sir, give me this water so that I will not get thirsty and have to keep coming here to draw water.”
Context
13Jisọs zara sị, “Onye ọbụla ṅụrụ mmiri a, akpịrị ga-akpọ ya nkụ ọzọ. 14Ma onye ọbụla ga-aṅụ mmiri ahụ m nyere ya, akpịrị agaghị akpọkwa ya nkụ ọzọ. Nʼeziokwu, mmiri ahụ m nyere ya ga-aghọrọ ya isi iyi nke na-asọpụtara ya ndụ ebighị ebi.” 15Mgbe ahụ nwanyị ahụ sịrị ya, “Onyenwe anyị nye m mmiri a, ka akpịrị ghara ịkpọ m nkụ ọzọ, ka m gharakwa ịdị na-abịa ebe a ịdọrọ mmiri.” 16Ọ gwara ya sị, “Gaa kpọta di gị ma lọghachi.” 17Nwanyị ahụ zaghachiri ya sị, “Enweghị m dị.”
Jisọs sịrị ya, “I kwuru eziokwu mgbe ị sịrị na i nweghị di.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.