Jọn 3:35
John 3:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nna hụrụ Ọkpara ya nʼanya, o tinyekwala ihe niile nʼaka ya.
John 3:35 in English
John 3:35 · Berean Standard Bible
The Father loves the Son and has placed all things in His hands.
Context
33Onye ọbụla nabatara akaebe ya ji nke a mere akara, na Chineke bụ eziokwu. 34Nʼihi na onye Chineke zitere na-ekwu okwu Chineke. Nʼihi na ọ na-enye Mmụọ ya nʼuju. 35Nna hụrụ Ọkpara ya nʼanya, o tinyekwala ihe niile nʼaka ya. 36Onye ọbụla kwere nʼỌkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi, ma onye ọbụla jụrụ Ọkpara ahụ agaghị ahụ ndụ nʼihi na iwe Chineke ga-adịrị ya.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.