Native Bible

John 3:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ọbụla nabatara akaebe ya ji nke a mere akara, na Chineke bụ eziokwu.

John 3:33 in English

John 3:33 · Berean Standard Bible

Whoever accepts His testimony has certified that God is truthful.

Context

31“Onye ahụ si nʼelu bịa dị elu karịa ihe niile, onye ahụ si nʼụwa bụkwa nke ụwa ma na-ekwukwa okwu dị ka onye si nʼụwa. Onye ahụ si nʼeluigwe dị elu karịa ihe niile. 32Ọ na-agba ama banyere ihe ọ hụrụ nakwa nke ọ nụrụ, ma o nweghị onye na-anabata ama ya. 33Onye ọbụla nabatara akaebe ya ji nke a mere akara, na Chineke bụ eziokwu. 34Nʼihi na onye Chineke zitere na-ekwu okwu Chineke. Nʼihi na ọ na-enye Mmụọ ya nʼuju. 35Nna hụrụ Ọkpara ya nʼanya, o tinyekwala ihe niile nʼaka ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.