Native Bible

John 16:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ihe ndị a niile ka m gwara unu ka unu ghara ịda.

John 16:1 in English

John 16:1 · Berean Standard Bible

“I have told you these things so that you will not fall away.

Context

1“Ihe ndị a niile ka m gwara unu ka unu ghara ịda. 2Ha ga-esite nʼụlọ ekpere ha chụpụ unu. Nʼezie, oge na-abịa mgbe onye ọbụla ga-egbu unu ga-echekwa na ọ na-efe Chineke mgbe ha na-eme nke a. 3Ha ga-eme ihe ndị a nʼihi na ha amaghị Nna maọbụ m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.