Jọn 12:10
John 12:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ndịisi nchụaja gbakwara izu igbukwa Lazarọs.
John 12:10 in English
John 12:10 · Berean Standard Bible
So the chief priests made plans to kill Lazarus as well,
Context
8Unu nwere ndị ogbenye nʼetiti unu mgbe niile, ma mụ na unu agaghị anọ mgbe niile.” 9Ma mgbe igwe ndị Juu nụrụ na ọ nọ nʼebe ahụ, ha bịara, ọ bụghị naanị ka ha hụ ya, kama ka ha hụkwa Lazarọs onye o mere ka o si na ndị nwuru anwụ bilie. 10Ya mere, ndịisi nchụaja gbakwara izu igbukwa Lazarọs. 11Nʼihi na ọ bụ nʼihi ya ka ọtụtụ ndị Juu ji na-ahapụ ha ma na-ekwerekwa na Jisọs. 12Nʼechi ya oke igwe mmadụ ahụ ndị bịara mmemme nụrụ na Jisọs na-abịa Jerusalem.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.