Jọn 11:36
John 11:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ ndị Juu na-asị, “Lee ka o si hụ ya nʼanya.”
John 11:36 in English
John 11:36 · Berean Standard Bible
Then the Jews said, “See how He loved him!”
Context
34Ọ sịrị, “Olee ebe unu liri ya?”
Ha sịrị ya, “Onyenwe anyị bịa ka ị hụ.” 35Jisọs ebee akwa. 36Mgbe ahụ ndị Juu na-asị, “Lee ka o si hụ ya nʼanya.” 37Ma ụfọdụ nʼime ha sịrị, “Nwoke a meghere anya onye kpuru ìsì, ọ garaghị enwe ike mee ka nwoke a hapụ ịnwụ?” 38Ọzọkwa, Jisọs sụrụ ude nʼime onwe ya nke ukwuu, bịarute nʼili ahụ nso. Ili ahụ bụ ọgba e jiri nkume dị ukwuu mechie ọnụ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.