Jọn 11:34
John 11:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ sịrị, “Olee ebe unu liri ya?” Ha sịrị ya, “Onyenwe anyị bịa ka ị hụ.”
John 11:34 in English
John 11:34 · Berean Standard Bible
“Where have you put him?” He asked. “Come and see, Lord,” they answered.
Context
32Mgbe Meri rutere nʼebe Jisọs nọ, ọ dara nʼụkwụ ya sị, “Onyenwe m, ọ bụrụ na ị nọ nʼebe a, nwanne m nwoke agaraghị anwụ.” 33Mgbe Jisọs hụrụ ya ka ọ na-ebe akwa ya na ndị Juu ahụ so ya ka ha na-ebekwa akwa, o metụrụ ya nʼime mmụọ ya. O nwere ọmịiko dị ukwuu. 34Ọ sịrị, “Olee ebe unu liri ya?”
Ha sịrị ya, “Onyenwe anyị bịa ka ị hụ.” 35Jisọs ebee akwa. 36Mgbe ahụ ndị Juu na-asị, “Lee ka o si hụ ya nʼanya.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.