Jọn 11:16
John 11:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Tọmọs, onye a na-akpọ Didimọs, gwara ndị na-eso ụzọ ibe ya, “Ka anyị gakwanụ ka anyị soro ya nwụọ.”
John 11:16 in English
John 11:16 · Berean Standard Bible
Then Thomas called Didymus * said to his fellow disciples, “Let us also go, so that we may die with Him.”
Context
14Mgbe ahụ, Jisọs gwaghere ha ọnụ, “Lazarọs anwụọla. 15Ma nʼihi unu, obi dị m ụtọ na anọghị m nʼebe ahụ, ka unu nwe ike kwere. Ma bịanụ ka anyị gakwuru ya.” 16Tọmọs, onye a na-akpọ Didimọs, gwara ndị na-eso ụzọ ibe ya, “Ka anyị gakwanụ ka anyị soro ya nwụọ.” 17Mgbe Jisọs rutere, ọ chọpụtara na Lazarọs anọọlarị nʼili ụbọchị anọ. 18Betani dị Jerusalem nso, ihe dị ka kilomita atọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.