Jọn 1:36
John 1:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ọ hụrụ Jisọs ka ọ na-agafe, ọ sịrị, “Leenụ, Nwa Atụrụ Chineke.”
John 1:36 in English
John 1:36 · Berean Standard Bible
When he saw Jesus walking by, he said, “Look, the Lamb of God!”
Context
34Mụ onwe m ahụla ya, na-agbakwa ama na onye a bụ Ọkpara Chineke.”* 35Nʼechi ya, Jọn na mmadụ abụọ ndị na-eso ụzọ ya guzoro nʼebe ahụ ọzọ. 36Mgbe ọ hụrụ Jisọs ka ọ na-agafe, ọ sịrị, “Leenụ, Nwa Atụrụ Chineke.” 37Mgbe mmadụ abụọ ahụ na-eso ụzọ ya nụrụ nke a, ha tụgharịrị soro Jisọs. 38Mgbe Jisọs tụgharịrị hụ ka ha na-eso ya, ọ sịrị ha, “Gịnị ka unu chọrọ?”
Ha sịrị ya, “Rabbi”* (nke pụtara “Onye ozizi”), “olee ebe i bi?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.