Jeremaya 8:22
Jeremiah 8:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ pụtara na o nweghị mmanụ otite na-eme ka ọnya laa dị na Gilead? Ọ bụ na e nwekwaghị dibịa nọ nʼebe ahụ? Gịnị mere o nweghị ọgwụgwọ dịrị ndị m nʼihi mmerụ ahụ ha niile? 8:17 Ihe pụrụ ime na ha agaghị ata unu 8:18 Maọbụ, Unu ndị na-akasị m obi nʼime ọnọdụ iru ụjụ m, obi m na-ada mba nʼime m.
Jeremiah 8:22 in English
Jeremiah 8:22 · Berean Standard Bible
Is there no balm in Gilead? Is no physician there? Why then has the health of the daughter of my people not been restored?
Context
20“Oge owuwe ihe ubi agafeela,
leekwa na ọkọchị agabigakwala,
ma a zọpụtabeghị anyị.” 21Ebe ọ bụ na a zọpịara ndị m, ọ bụkwa m ka azọpịara.
Anam eru ụjụ, oke egwu jisikwara m aka ike. 22Ọ pụtara na o nweghị mmanụ otite na-eme ka ọnya laa dị na Gilead?
Ọ bụ na e nwekwaghị dibịa nọ nʼebe ahụ?
Gịnị mere o nweghị ọgwụgwọ dịrị ndị m
nʼihi mmerụ ahụ ha niile?
8:17 Ihe pụrụ ime na ha agaghị ata unu
8:18 Maọbụ, Unu ndị na-akasị m obi nʼime ọnọdụ iru ụjụ m, obi m na-ada mba nʼime m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.