Native Bible

Jeremiah 7:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ okwu nke sị nʼebe Onyenwe anyị nọ bịakwute Jeremaya.

Jeremiah 7:1 in English

Jeremiah 7:1 · Berean Standard Bible

This is the word that came to Jeremiah from the LORD, saying,

Context

1Ndị a bụ okwu nke sị nʼebe Onyenwe anyị nọ bịakwute Jeremaya. 2“Guzo nʼọnụ ụzọ ama nke ụlọ Onyenwe anyị kwusaa ozi a nʼebe ahụ, “ ‘Nụrụnụ okwu Onyenwe anyị, unu ndị Juda niile, ndị na-esi nʼọnụ ụzọ a niile na-abata ife Onyenwe anyị ofufe. 3Ihe ndị a bụ ihe Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Chineke Izrel na-ekwu. Mezienụ ụzọ unu na omume unu niile, m ga-ekwe ka unu biri nʼebe a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.