Native Bible

Jeremiah 52:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site nʼụbọchị ruo nʼụbọchị, eze Babilọn na-enye Jehoiakin oke ihe ruru ya kwa ụbọchị niile nke ọ dị ndụ, ruokwa nʼụbọchị ọnwụ ya. 52:7 Maọbụ, Kaldịa 52:7 Ya bụ ndagwurugwu Jọdan 52:8 Kaldịa dịkwa nʼamaokwu nke 14 na 17 52:16 Ya bụ ndị dakarịsịrị nʼogbenye 52:21 Iri nzọ ụkwụ abụọ na asaa 52:21 Nzọ ụkwụ iri na asatọ 52:22 Ya bụ nzọ ụkwụ asaa na ọkara

Jeremiah 52:34 in English

Jeremiah 52:34 · Berean Standard Bible

And the king of Babylon provided Jehoiachin a daily portion for the rest of his life, until the day of his death.

Context

32Ọ gwara ya okwu ọma, nyekwa ya ọnọdụ ugwu dị elu karịa ọnọdụ ndị eze ndị ọzọ niile ha na ya nọ na Babilọn. 33Nʼihi nke a, Jehoiakin gbanwere uwe mkpọrọ ya, wezuga ya. Sitekwa nʼoge ahụ tutu ruo mgbe ọ nwụrụ, ya na eze na-erikọ nri. 34Site nʼụbọchị ruo nʼụbọchị, eze Babilọn na-enye Jehoiakin oke ihe ruru ya kwa ụbọchị niile nke ọ dị ndụ, ruokwa nʼụbọchị ọnwụ ya. 52:7 Maọbụ, Kaldịa 52:7 Ya bụ ndagwurugwu Jọdan 52:8 Kaldịa dịkwa nʼamaokwu nke 14 na 17 52:16 Ya bụ ndị dakarịsịrị nʼogbenye 52:21 Iri nzọ ụkwụ abụọ na asaa 52:21 Nzọ ụkwụ iri na asatọ 52:22 Ya bụ nzọ ụkwụ asaa na ọkara

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.