Jeremaya 52:33
Jeremiah 52:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi nke a, Jehoiakin gbanwere uwe mkpọrọ ya, wezuga ya. Sitekwa nʼoge ahụ tutu ruo mgbe ọ nwụrụ, ya na eze na-erikọ nri.
Jeremiah 52:33 in English
Jeremiah 52:33 · Berean Standard Bible
So Jehoiachin changed out of his prison clothes, and he dined regularly at the king’s table for the rest of his life.
Context
31Nʼafọ nke iri atọ na asaa, site na mgbe e mere ka Jehoiakin eze Juda gaa biri nʼala ọzọ, nʼafọ Awel-Maduk ghọrọ eze Babilọn. Mgbe ahụ, o mere ka Jehoiakin eze Juda, si nʼụlọ mkpọrọ pụta, nwere onwe ya. O mere nke a nʼụbọchị iri abụọ na ise nke ọnwa iri na abụọ. 32Ọ gwara ya okwu ọma, nyekwa ya ọnọdụ ugwu dị elu karịa ọnọdụ ndị eze ndị ọzọ niile ha na ya nọ na Babilọn. 33Nʼihi nke a, Jehoiakin gbanwere uwe mkpọrọ ya, wezuga ya. Sitekwa nʼoge ahụ tutu ruo mgbe ọ nwụrụ, ya na eze na-erikọ nri. 34Site nʼụbọchị ruo nʼụbọchị, eze Babilọn na-enye Jehoiakin oke ihe ruru ya kwa ụbọchị niile nke ọ dị ndụ, ruokwa nʼụbọchị ọnwụ ya.
52:7 Maọbụ, Kaldịa
52:7 Ya bụ ndagwurugwu Jọdan
52:8 Kaldịa dịkwa nʼamaokwu nke 14 na 17
52:16 Ya bụ ndị dakarịsịrị nʼogbenye
52:21 Iri nzọ ụkwụ abụọ na asaa
52:21 Nzọ ụkwụ iri na asatọ
52:22 Ya bụ nzọ ụkwụ asaa na ọkara
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.