Native Bible

Jeremiah 49:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ma nʼikpeazụ, nʼụbọchị ndị ahụ na-abịa, aga m eweghachite akụnụba niile nke Elam.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya. 49:10 Agaghị ahapụrụ ya ihe ọbụla 49:10 Maọbụ, ndị ikom ya ji ngwa agha

Jeremiah 49:39 in English

Jeremiah 49:39 · Berean Standard Bible

“Yet in the last days, I will restore Elam from captivity,*” declares the LORD.

Context

37Aga m etipịa Elam nʼihu ndị iro ha, e, nʼihu ndị ahụ na-achọsi ndụ ya ike. Aga m eme ka ihe ọjọọ bịakwasị ha, meekwa ka oke iwe m dị ọkụ bịakwasị ha,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri. “Aga m eji mma agha chụọ ha ọsọ tutu ruo mgbe m mere ka ha niile gwụsịa. 38Aga m edo ocheeze m nʼElam, bibiekwa eze ya na ndịisi ọchịchị ya,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri. 39“Ma nʼikpeazụ, nʼụbọchị ndị ahụ na-abịa, aga m eweghachite akụnụba niile nke Elam.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya. 49:10 Agaghị ahapụrụ ya ihe ọbụla 49:10 Maọbụ, ndị ikom ya ji ngwa agha

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.