Native Bible

Jeremiah 48:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ma emesịa, nʼụbọchị ndị ahụ na-abịa, aga m eme ka ndị Moab a dọtara nʼagha lọghachi.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya. Nke a bụ ọgwụgwụ ikpe ọmụma dịrị Moab. 48:12 Ịwụgharị ihe site nʼotu ite wụbanye ya nʼọzọ 48:15 Ya bụ, nʼagha ahụ 48:17 Maọbụ, ruo ụjụ maka ya 48:19 Ya bụ, Lee 48:25 Ya bụ, ike 48:45 Maọbụ, opu isi 48:45 Maọbụ, mkpọtụ

Jeremiah 48:47 in English

Jeremiah 48:47 · Berean Standard Bible

Yet in the latter days I will restore Moab from captivity,*” declares the LORD. Here ends the judgment on Moab.

Context

45“Nʼokpuru ndo Heshbọn ka ndị ahụ gbapụrụ ọsọ ndụ guzoro, na-enweghị onye inyeaka. Nʼihi na ọkụ esitela na Heshbọn rere na-aga; ire ọkụ dị ukwuu esitela nʼetiti Saịhọn na-apụ, na-erepịa egedege ihu ndị Moab, na okpokoro* isi ndị ahụ ji oke ụzụ* na-anya isi. 46Ahụhụ dịrị gị, gị Moab! Ebibiela ndị Kemosh niile. A dọtakwala ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom nʼagha, buru ha gaa mba ọzọ. 47“Ma emesịa, nʼụbọchị ndị ahụ na-abịa, aga m eme ka ndị Moab a dọtara nʼagha lọghachi.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya. Nke a bụ ọgwụgwụ ikpe ọmụma dịrị Moab. 48:12 Ịwụgharị ihe site nʼotu ite wụbanye ya nʼọzọ 48:15 Ya bụ, nʼagha ahụ 48:17 Maọbụ, ruo ụjụ maka ya 48:19 Ya bụ, Lee 48:25 Ya bụ, ike 48:45 Maọbụ, opu isi 48:45 Maọbụ, mkpọtụ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.