Jeremaya 22:27
Jeremiah 22:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu agaghị alọghachikwa nʼala ahụ na-agụ unu agụụ ịlọghachi nʼime ya.”
Jeremiah 22:27 in English
Jeremiah 22:27 · Berean Standard Bible
You will never return to the land for which you long.”
Context
25were gị nyefee nʼaka ndị ahụ na-achọsi ndụ gị ike, bụ ndị ahụ ị na-atụ ụjọ ha. Aga m enyefe gị nʼaka Nebukadneza eze Babilọn na ndị Kaldịa. 26Aga m atụfu gị na nne mụrụ gị, tụga unu na mba ọzọ dị iche site nʼobodo a nọ mụọ unu. Ebe ahụ ka unu ga-anọ nwụọ. 27Unu agaghị alọghachikwa nʼala ahụ na-agụ unu agụụ ịlọghachi nʼime ya.” 28Nwoke a bụ Jehoiakin, ọ bụ ite tiwara etiwa, nke e lelịrị elelị,
ihe onye ọbụla na-achọghị?
Nʼihi gịnị ka a ga-eji tufuo ya na ụmụ ya,
tụga ha na mba ha na-amaghị? 29Ala, ala, ala,
nụrụ okwu Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.