Native Bible

Jeremiah 18:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nke a bụ okwu nke sị nʼebe Onyenwe anyị nọ bịakwute Jeremaya.

Jeremiah 18:1 in English

Jeremiah 18:1 · Berean Standard Bible

This is the word that came to Jeremiah from the LORD:

Context

1Nke a bụ okwu nke sị nʼebe Onyenwe anyị nọ bịakwute Jeremaya. 2“Bilie, jee nʼụlọ ọkpụ ite, ebe ahụ ka m ga-anọ zie gị ozi.” 3Ya mere, ebiliri m jee nʼụlọ ọkpụ ite, bịakwute ya mgbe ọ nọ na-arụ ọrụ na nkume ịkpụ ihe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.