Native Bible

Jeremiah 10:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nụrụnụ ihe Onyenwe anyị na-agwa unu, ụmụ Izrel.

Jeremiah 10:1 in English

Jeremiah 10:1 · Berean Standard Bible

Hear the word that the LORD speaks to you, O house of Israel.

Context

1Nụrụnụ ihe Onyenwe anyị na-agwa unu, ụmụ Izrel. 2Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị kwuru, “Unu amụtala ụzọ ndị mba ọzọ, unu atụkwala ụjọ ihe ịrịbama niile nke na-apụta ihe na mbara eluigwe, ọ bụ ezie na ndị mba dị iche iche na-atụ ha ụjọ. 3Nʼihi na omenaala ndị mmadụ ahụ abaghị uru. Ha na-aba nʼọhịa gbute osisi, nke onye ǹka osisi na-eji anyụike pịara ha ihe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.