Native Bible

Isaiah 8:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, ọ bụrụ na ha eledata anya ha nʼala ọ bụ naanị oke nsogbu na oke ihe mgbu ka ha ga-ahụ. Ha ga-ahụkwa oke ihe egwu na ọchịchịrị. Ụzọ mgbapụ agaghị adịkwara ha nʼoge nsogbu a. A ga-achụbanye ha nʼime ọchịchịrị. 8:6 Mmiri a, si nʼisi iyi Gaihọn na-asọbata nʼime Jerusalem, inye ndị bi nʼime obodo mmiri ọṅụṅụ 2Ih 32:4,30 8:10 Rom 8:31 8:12 Mgbe ndị Juda nụrụ ihe banyere njikọta aka dị nʼetiti ndị Izrel na Siria, nʼihi ibuso ha agha, oke egwu tụrụ ha. 8:14 Maọbụ, Ebe mgbaba

Isaiah 8:22 in English

Isaiah 8:22 · Berean Standard Bible

Then they will look to the earth and see only distress and darkness and the gloom of anguish. And they will be driven into utter darkness.

Context

20Lezienụ okwu ntụziaka na nke ịdọ aka na ntị Chineke anya. Ọ bụrụ na ozi ha dị iche na nke a, o gosiri na ha enweghị ìhè maọbụ eziokwu ọbụla nʼime ha. 21Ndị a ga-awagharị nʼala a niile. Agụụ ga-agụ ha, ha ga-adakwa mba. Nʼọnọdụ oke agụụ nke ga-agụ ha, iwe dị ukwuu ga-ewe ha, mee ka ha lelie anya ha nʼelu, kọchaa eze ha, na Chineke ha. 22Mgbe ahụ, ọ bụrụ na ha eledata anya ha nʼala ọ bụ naanị oke nsogbu na oke ihe mgbu ka ha ga-ahụ. Ha ga-ahụkwa oke ihe egwu na ọchịchịrị. Ụzọ mgbapụ agaghị adịkwara ha nʼoge nsogbu a. A ga-achụbanye ha nʼime ọchịchịrị. 8:6 Mmiri a, si nʼisi iyi Gaihọn na-asọbata nʼime Jerusalem, inye ndị bi nʼime obodo mmiri ọṅụṅụ 2Ih 32:4,30 8:10 Rom 8:31 8:12 Mgbe ndị Juda nụrụ ihe banyere njikọta aka dị nʼetiti ndị Izrel na Siria, nʼihi ibuso ha agha, oke egwu tụrụ ha. 8:14 Maọbụ, Ebe mgbaba

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.