Aịzaya 65:25
Isaiah 65:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nkịta ọhịa na nwa atụrụ ga-atakọ nri nʼotu ebe, ọdụm ga-ata ahịhịa dịka ehi, ma agwọ ọjọọ niile ga-ata aja! Ha agaghị emerụ ihe ọbụla ahụ, maọbụ bibie ihe ọbụla nʼugwu nsọ m.” Ka Onyenwe anyị kwuru. 65:11 Ndị na e doro Gad tebul nʼusoro, na-agbaju mmanya agwara ọgwa nye Meni 65:20 Nwa nwụrụ mgbe ọ ka dị naanị abalị ole na ole
Isaiah 65:25 in English
Isaiah 65:25 · Berean Standard Bible
The wolf and the lamb will feed together, and the lion will eat straw like the ox, but the food of the serpent * will be dust. They will neither harm nor destroy on all My holy mountain,” says the LORD.
Context
23Ha agaghị adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼefu.
Ha agaghị amụtakwa ụmụ ndị ga-emesịa nwụchuo ọnwụ.
Nʼihi na ha ga-abụ ndị Onyenwe anyị gọziri,
ha na ụmụ ụmụ ha. 24Tupu ha akpọkuo m, aga m aza ha.
Mgbe ha ka nọ na-agwa m banyere mkpa ha, aga m anụ, zakwa ekpere ha. 25Nkịta ọhịa na nwa atụrụ ga-atakọ nri nʼotu ebe,
ọdụm ga-ata ahịhịa dịka ehi,
ma agwọ ọjọọ niile ga-ata aja!
Ha agaghị emerụ ihe ọbụla ahụ,
maọbụ bibie ihe ọbụla nʼugwu nsọ m.”
Ka Onyenwe anyị kwuru.
65:11 Ndị na e doro Gad tebul nʼusoro, na-agbaju mmanya agwara ọgwa nye Meni
65:20 Nwa nwụrụ mgbe ọ ka dị naanị abalị ole na ole
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.