Aịzaya 63:1
Isaiah 63:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye bụ onye a si nʼEdọm na-abịa, onye si Bozra, nke uwe ya dị ọbara ọbara? Onye bụ onye a, yi uwe mara oke mma, onye na-azọ ije dịka ịba ụba nke ike ya si dị? “Ọ bu mụ onwe m, onye na-ekwu okwu nʼezi omume,* onye dị ike ịzọpụta!”
Isaiah 63:1 in English
Isaiah 63:1 · Berean Standard Bible
Who is this coming from Edom, from Bozrah with crimson-stained garments? Who is this robed in splendor, marching in the greatness of His strength? “It is I, proclaiming vindication,* mighty to save.”
Context
1Onye bụ onye a si nʼEdọm na-abịa,
onye si Bozra, nke uwe ya dị ọbara ọbara?
Onye bụ onye a, yi uwe mara oke mma,
onye na-azọ ije dịka ịba ụba nke ike ya si dị?
“Ọ bu mụ onwe m, onye na-ekwu okwu nʼezi omume,*
onye dị ike ịzọpụta!” 2Gịnị mere uwe gị ji na-acha ọbara ọbara,
dịka uwe onye na-azọcha mkpụrụ vaịnị? 3“Azọchaala m ebe ịzọcha mkpụrụ vaịnị, naanị m zọchara ya;
o nweghị onye sị na mba niile dị iche iche bịa nyere m aka.
Azọchara m ha nʼiwe m,
zọpịasịakwa ha nʼime oke ọnụma m;
ọbara ha gbasasịrị nʼuwe m,
ma metọsịa uwe m niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.