Aịzaya 57:21
Isaiah 57:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ọ dịkwaghị udo dịrị onye na-emebi iwu,” ka Chineke kwuru. 57:6 Nkume ndị a na-akwọ mụrụmụrụ bụ ihe ha ji ejere chi ndị ahụ na-abụghị chi ozi. 57:9 Maọbụ, eze 57:9 Ya bụ, arụsị apịrị apị
Isaiah 57:21 in English
Isaiah 57:21 · Berean Standard Bible
“There is no peace,” says my God, “for the wicked.”
Context
19Aga m eme ka abụ otuto dị nʼegbugbere ọnụ ha.
Udo, udo, dịrị ndị nọ nso na ndị nọ nʼebe dị anya,”
ka Onyenwe anyị kwuru.
“Aga m agwọkwa ha.” 20Ma ndị niile na-emebi iwu dị ka oke osimiri na-amagharị amagharị,
nke na-adịghị ezu ike mgbe ọbụla.
Ọ na-amapụtakwa ụrọ na apịtị. 21“Ọ dịkwaghị udo dịrị onye na-emebi iwu,” ka Chineke kwuru.
57:6 Nkume ndị a na-akwọ mụrụmụrụ bụ ihe ha ji ejere chi ndị ahụ na-abụghị chi ozi.
57:9 Maọbụ, eze
57:9 Ya bụ, arụsị apịrị apị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.