Native Bible

Isaiah 53:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi ya, aga m enye ya oke nʼetiti ndị bara ụba,* ọ ga-esokwa ndị bụ dike keta ihe nkwata nʼagha, nʼihi na ọ wụpụrụ ndụ ya nye ọnwụ, a gụkọtara ya na ndị na-emebi iwu. Ma ya onwe ya buuru mmehie ọtụtụ mmadụ, rịọọkwara ndị na-emebi iwu arịrịọ. 53:8 Ya bụ, kwụpụtara 53:8 Ya bụ, taa ya ahụhụ 53:12 Maọbụ, ndị dị ike

Isaiah 53:12 in English

Isaiah 53:12 · Berean Standard Bible

Therefore I will allot Him a portion with the great,* and He will divide the spoils with the strong,* because He has poured out His life unto death, and He was numbered with the transgressors.* Yet He bore the sin of many and made intercession for the transgressors.

Context

10Ma ọ bụ ọchịchọ Onyenwe anyị ịzọpịa ya, na ime ka ọ taa ahụhụ. Nʼihi na ọnwụ ya bụ aja a chụrụ nʼihi ikpe ọmụma nke mmehie. Ọ ga-ahụ ọtụtụ ụmụ na ụmụ ụmụ ya; ọ ga-adịkwa ndụ ogologo oge. Nzube Chineke niile ga-emezukwa site na ya. 11Mgbe ọ hụsịrị ahụhụ, ọ ga-emesịa hụ ìhè nke ndụ, afọ ga-ejukwa ya, site nʼihe ọmụma ya, ka onye ezi omume ahụ, bụ ohu m ga-eme ka a gụọ ọtụtụ mmadụ dịka ndị ezi omume, ọ ga-ebukwa mmehie ha niile. 12Nʼihi ya, aga m enye ya oke nʼetiti ndị bara ụba,* ọ ga-esokwa ndị bụ dike keta ihe nkwata nʼagha, nʼihi na ọ wụpụrụ ndụ ya nye ọnwụ, a gụkọtara ya na ndị na-emebi iwu. Ma ya onwe ya buuru mmehie ọtụtụ mmadụ, rịọọkwara ndị na-emebi iwu arịrịọ. 53:8 Ya bụ, kwụpụtara 53:8 Ya bụ, taa ya ahụhụ 53:12 Maọbụ, ndị dị ike

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.