Native Bible

Isaiah 49:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eme ka ndị na-akpagbu gị rie anụ ahụ onwe ha; ha ga-aṅụ ọbara onwe ha ṅụbiga ya oke, dịka mmanya. Mgbe ahụ, ihe niile bụ mmadụ nʼụwa ga-amata, na mụ onwe m Onyenwe anyị, bụ Onye na-azọpụta gị, Onye mgbapụta gị, na Onye dị ike nke Jekọb.” 49:3 Maọbụ, ịdị ukwuu 49:9 Maọbụ, ndị a dọtara nʼagha 49:12 Nʼime akwụkwọ ndị mgbe ochie, aha ị ga-ahụ bụ Sinim. 49:20 Ndị a nọ na mba ọzọ mụọ ga-alọta 49:24 Ndị onye ezi omume dọtara nʼagha, a ga-eme ka ha wezuga onwe ha.

Isaiah 49:26 in English

Isaiah 49:26 · Berean Standard Bible

I will make your oppressors eat their own flesh; they will be drunk on their own blood, as with wine. Then all mankind will know that I, the LORD, am your Savior and your Redeemer, the Mighty One of Jacob.”

Context

24A ga-anara dike nʼagha ihe ọ lụtara nʼagha, maọbụ zọpụta ndị a dọọrọ nʼagha site nʼaka onye afọ tara mmiri*? 25Ma otu a ka Onyenwe anyị sịrị, “Nʼezie, a ga-esi nʼaka ndị bụ dike nʼagha pụnara ha ndị ha dọtara nʼagha. A ga-esitekwa nʼaka onye na-akpa ike napụta ya ihe ọ dọtara nʼagha. Nʼihi na aga m ebuso ha agha bụ ndị niile na-ebuso gị agha. Aga m anapụtakwa ụmụ gị. 26Aga m eme ka ndị na-akpagbu gị rie anụ ahụ onwe ha; ha ga-aṅụ ọbara onwe ha ṅụbiga ya oke, dịka mmanya. Mgbe ahụ, ihe niile bụ mmadụ nʼụwa ga-amata, na mụ onwe m Onyenwe anyị, bụ Onye na-azọpụta gị, Onye mgbapụta gị, na Onye dị ike nke Jekọb.” 49:3 Maọbụ, ịdị ukwuu 49:9 Maọbụ, ndị a dọtara nʼagha 49:12 Nʼime akwụkwọ ndị mgbe ochie, aha ị ga-ahụ bụ Sinim. 49:20 Ndị a nọ na mba ọzọ mụọ ga-alọta 49:24 Ndị onye ezi omume dọtara nʼagha, a ga-eme ka ha wezuga onwe ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.