Aịzaya 45:25
Isaiah 45:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma agbụrụ niile nke Izrel ga-achọta nnapụta ha nʼime Onyenwe anyị,* ọ bụkwa na ya ka ha ga-anya isi. 45:4 Tuo gị aha nsọpụrụ 45:10 Ime gịnị na-eme gị 45:25 NʼOnyenwe anyị ka a ga-agụ agbụrụ niile nke Izrel ka ndị ezi omume.
Isaiah 45:25 in English
Isaiah 45:25 · Berean Standard Bible
In the LORD all descendants of Israel will be justified and will exult.
Context
23Ejirila m onwe m ṅụọ iyi,
ọnụ m ekwupụla okwu nʼezi omume,
bụ okwu nke na-enweghị mgbanwe:
Nʼihu m ka ikpere niile ọbụla ga-egbu nʼala;
mụ ka ire niile ọbụla ga-aṅụrụ iyi. 24E, ha ga-ekwupụta sị, ‘Ọ bụ nʼime Onyenwe anyị naanị
ka ezi omume na ike dị.’ ”
Ndị niile na-akpọ ya asị ga-abịakwute ya.
Ihere ga-emekwa ha. 25Ma agbụrụ niile nke Izrel
ga-achọta nnapụta ha nʼime Onyenwe anyị,*
ọ bụkwa na ya ka ha ga-anya isi.
45:4 Tuo gị aha nsọpụrụ
45:10 Ime gịnị na-eme gị
45:25 NʼOnyenwe anyị ka a ga-agụ agbụrụ niile nke Izrel ka ndị ezi omume.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.