Native Bible

Isaiah 38:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, okwu nke Onyenwe anyị rutere Aịzaya,

Isaiah 38:4 in English

Isaiah 38:4 · Berean Standard Bible

And the word of the LORD came to Isaiah, saying,

Context

2Hezekaya tụgharịrị chee ihu ya nʼaja ụlọ kpee ekpere nye Onyenwe anyị sị, 3“Chetakwa, Onyenwe anyị, otu m si jegharịa nʼihu gị nʼikwesị ntụkwasị obi, jiri obi m niile fee gị ofufe, ma meekwa ihe dị mma nʼanya gị.” Hezekaya bekwara akwa nke ukwuu. 4Mgbe ahụ, okwu nke Onyenwe anyị rutere Aịzaya, 5“Gaa, gwa Hezekaya, sị ‘Otu a ka Onyenwe anyị, bụ Chineke nna gị Devid kwuru, anụla m ekpere gị, ahụkwala m anya mmiri akwa gị. Aga m atụkwasị afọ iri na ise nʼụbọchị ndụ gị. 6Aga m anapụtakwa gị na obodo a site nʼaka eze Asịrịa. Aga m echebe obodo a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.