Aịzaya 32:1
Isaiah 32:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lee, eze ga-achị nʼezi omume na-abịa, ya na ndịisi kwesiri ntụkwasị obi, ndị ga-ekpe ikpe ziri ezi.
Isaiah 32:1 in English
Isaiah 32:1 · Berean Standard Bible
Behold, a king will reign in righteousness, and princes will rule with justice.
Context
1Lee, eze ga-achị nʼezi omume na-abịa,
ya na ndịisi kwesiri ntụkwasị obi, ndị ga-ekpe ikpe ziri ezi. 2Onye ọbụla nʼime ha ga-aghọrọ ndị mmadụ ebe a na-ezere ndụ nʼoge oke ifufe,
na ebe mgbaba nʼoge oke mmiri ozuzo.
Ha ga-adị ka mmiri na-asọ nʼọzara,
maọbụ dịka ndo nke nkume dị elu na-enye nʼebe okpomọkụ na-eweta ike ọgwụgwụ dị. 3Mgbe ahụ, agaghị emechikwa anya ndị niile na-ahụ ụzọ,
agakwaghị eme ka ntị na-anụ ihe kwụsị ịnụ ihe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.