Native Bible

Isaiah 29:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ahụhụ ga-adịrị gị, gị bụ Ariel, Ariel,* gị obodo ebe Devid bi. Gbakọnyenụ otu afọ nʼafọ ọzọ nke unu ga-eji rie oriri, mee mmemme.

Isaiah 29:1 in English

Isaiah 29:1 · Berean Standard Bible

Woe to you, O Ariel,* the city of Ariel where David camped! Year upon year let your festivals recur.

Context

1Ahụhụ ga-adịrị gị, gị bụ Ariel, Ariel,* gị obodo ebe Devid bi. Gbakọnyenụ otu afọ nʼafọ ọzọ nke unu ga-eji rie oriri, mee mmemme. 2Ma aga m akpagbu Ariel, ọ ga-eru ụjụ, ma bee akwa, ọ ga-adị ka ala ebe ịchụ aja. 3Aga m ama ụlọ ikwu m nʼakụkụ gị niile gburugburu, aga m eji ọtụtụ ụlọ elu gba gị gburugburu dokwaa ihe nnọchibido m niile megide gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.