Aịzaya 28:29
Isaiah 28:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe ndị a niile na-esite nʼaka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-abịa, onye nzube ya dị ịtụnanya, onye amamihe ya dị ebube. 28:1 Okpueze okoko nʼebe a, na-ekwu banyere obodo Sameria. 28:2 Nʼebe a otu onye ahụ dị ike bụ eze ndị Asịrịa. 28:16 Onye ọbụla na-ewukwasị ndụ ya nʼelu ya agaghị enwe ihe egwu ọbụla; 28:16 Agaghị eme ọsịịsọ laghachi azụ. 28:27 Lit. wịịlu
Isaiah 28:29 in English
Isaiah 28:29 · Berean Standard Bible
This also comes from the LORD of Hosts, who is wonderful in counsel and excellent in wisdom.
Context
27Nʼihi na ejighị igwe eji azọcha mkpụrụ ọka etichapụta mkpụrụ karawe,
maọbụ kpọree ụkwụ igwe* nʼelu kumin,
kama ọ bụ mkpọrọ ka e ji etichapụta kumin,
werekwa osisi nta kwesiri ekwesi kupụta karawe. 28A na-akwọ ọka e ji eme achịcha akwọ,
ọ bụghị ruo mgbe ebighị ebi ka a na-anọgide na-etichapụta ya.
E nwere ike jiri ụkwụ igwe ụgbọala ịnyịnya na-adọkpụ zọchaa ha,
ma ọ bụghị ka a kwọpịasịa mkpụrụ ha. 29Ihe ndị a niile na-esite nʼaka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-abịa,
onye nzube ya dị ịtụnanya,
onye amamihe ya dị ebube.
28:1 Okpueze okoko nʼebe a, na-ekwu banyere obodo Sameria.
28:2 Nʼebe a otu onye ahụ dị ike bụ eze ndị Asịrịa.
28:16 Onye ọbụla na-ewukwasị ndụ ya nʼelu ya agaghị enwe ihe egwu ọbụla;
28:16 Agaghị eme ọsịịsọ laghachi azụ.
28:27 Lit. wịịlu
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.