Aịzaya 16:14
Isaiah 16:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ma ugbu a Onyenwe anyị na-ekwu, sị, “Tupu afọ atọ agachaa, dịka onye e goro ọrụ* si agụ afọ, a ga-eleli ugwu niile Moab nwere, ya na igwe mmadụ ya bara ụba. Ndị fọdụkwara ndụ ga-adị naanị mmadụ ole na ole bụrụkwa ndị na-adịghị ike.” 16:2 Mmiri Anọn nke dị nʼakụkụ ugwu oke ala ahụ, bụ iyi dị mkpa nʼala Moab Ọnụ 21:13-14 16:5 Aịz 9:6-7; Aịz 32:1; Dan 7:14; Luk 1:33; Mkp 11:15 16:6 Jer 48:29; Ọbd 3; Zef 2:8 16:9 Aịz 15:4 16:9 Ọnụ 32:3; Jer 48:34 16:14 Job 7:1; 14:6; Aịz 21:16
Isaiah 16:14 in English
Isaiah 16:14 · Berean Standard Bible
And now the LORD says, “In three years, as a hired worker counts the years, Moab’s splendor will become an object of contempt, with all her many people. And those who are left will be few and feeble.”
Context
12Mgbe Moab ga-egosipụta onwe ya nʼebe ya dị elu,
ọ na-eme naanị ka ike gwụ ya,
mgbe ọ ga-aga ikpe ekpere nʼihu mmụọ ya,
o nweghị uru nke a ga-abara ha. 13Ihe ndị a niile bụ okwu Onyenwe anyị kwuru banyere Moab na mbụ, 14ma ugbu a Onyenwe anyị na-ekwu, sị, “Tupu afọ atọ agachaa, dịka onye e goro ọrụ* si agụ afọ, a ga-eleli ugwu niile Moab nwere, ya na igwe mmadụ ya bara ụba. Ndị fọdụkwara ndụ ga-adị naanị mmadụ ole na ole bụrụkwa ndị na-adịghị ike.”
16:2 Mmiri Anọn nke dị nʼakụkụ ugwu oke ala ahụ, bụ iyi dị mkpa nʼala Moab Ọnụ 21:13-14
16:5 Aịz 9:6-7; Aịz 32:1; Dan 7:14; Luk 1:33; Mkp 11:15
16:6 Jer 48:29; Ọbd 3; Zef 2:8
16:9 Aịz 15:4
16:9 Ọnụ 32:3; Jer 48:34
16:14 Job 7:1; 14:6; Aịz 21:16
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.