Aịzaya 10:9
Isaiah 10:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
‘Ọnọdụ Kalno ọ dịghị ka nke Kakemish? Hamat ọ dịghị ka Apad; Sameria ọ dịghịkwa ka Damaskọs?
Isaiah 10:9 in English
Isaiah 10:9 · Berean Standard Bible
“Is not Calno like Carchemish? Is not Hamath like Arpad? Is not Samaria like Damascus?
Context
7Ma ọ bụghị ihe a ka o zubere,
nke a abụghị ihe ọ na-eche nʼobi ya;
o zubere ịla ndị m nʼiyi,
na ibibi ọtụtụ mba dị iche iche. 8Ọ sịrị, ‘Ndị ọchịagha m niile ha abụghị ndị eze?’ 9‘Ọnọdụ Kalno ọ dịghị ka nke Kakemish?
Hamat ọ dịghị ka Apad;
Sameria ọ dịghịkwa ka Damaskọs? 10Dịka aka m si chịkọta alaeze dị iche iche nke ọtụtụ arụsị,
alaeze dị iche iche nke arụsị apịrị apị ha karịrị nke Jerusalem na Sameria. 11Ọ bụ na m agaghị emekwa Jerusalem na arụsị ya niile apịrị apị
dịka m mere Sameria na arụsị ya niile?’ ”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.