Aịzaya 1:31
Isaiah 1:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye kachasị ike nʼetiti unu ga-ala nʼiyi dịka ahịhịa na-ere ọkụ; ọrụ ya ga-abụ icheku ọkụ nke ga-emenye ọkụ ahụ ga-erepịa unu. Ọ dịkwaghị onye pụrụ imenyụ ya.” 1:7 Amaokwu a na-akọwa ihe mere nʼoge ndị agha Asịrịa busoro ha agha mgbe eze Senakerib na-achị 2Ez 18:13 1:18 Ihe ndị ọcha na-akpọ snoo.
Isaiah 1:31 in English
Isaiah 1:31 · Berean Standard Bible
The strong man will become tinder and his work will be a spark; both will burn together, with no one to quench the flames.
Context
29“Ihere ga-eme unu nʼihi osisi ook nsọ ndị ahụ niile
obi unu na-enwe aṅụrị nʼime ha.
Ihere ga-eme unu nʼihi ubi a gbara ogige ndị ahụ
unu jiri aka unu họrọ. 30Unu ga-ala nʼiyi dịka osisi ook na-akpọnwụ akpọnwụ
maọbụ ka ubi a gbara ogige nke mmiri kọrọ. 31Onye kachasị ike nʼetiti unu ga-ala nʼiyi dịka ahịhịa na-ere ọkụ;
ọrụ ya ga-abụ icheku ọkụ
nke ga-emenye ọkụ ahụ ga-erepịa unu.
Ọ dịkwaghị onye pụrụ imenyụ ya.”
1:7 Amaokwu a na-akọwa ihe mere nʼoge ndị agha Asịrịa busoro ha agha mgbe eze Senakerib na-achị 2Ez 18:13
1:18 Ihe ndị ọcha na-akpọ snoo.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.