Hosiya 6:8
Hosea 6:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gilead bụ obodo nke ndị na-eme ajọ ihe, nke eji nzọ ụkwụ ọbara zọtọsịa.
Hosea 6:8 in English
Hosea 6:8 · Berean Standard Bible
Gilead is a city of evildoers, tracked with footprints of blood.
Context
6Nʼihi na ana m achọ ebere, ọ bụghị aja,
ịmata Chineke kama aja nsure ọkụ niile. 7Ma dịka Adam, ha emebiela ọgbụgba ndụ m;
nʼebe ahụ ka ha nọ gosi ekwesighị ntụkwasị obi ha. 8Gilead bụ obodo nke ndị na-eme ajọ ihe,
nke eji nzọ ụkwụ ọbara zọtọsịa. 9Dịka ndị na-apụnara mmadụ ihe na-ezo na-eche onye ga-agafe,
otu a ka ndị nchụaja
si egbu ndị mmadụ nʼụzọ Shekem,
leenụ oke ajọ omume ihere dị otu a. 10Nʼezie, ahụla m ihe jọgburu onwe ya nʼime Izrel.
Nʼebe ahụ ka Ifrem nọ na-agba akwụna,
emerụọkwala Izrel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.