Hosiya 5:15
Hosea 5:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m alaghachi azụ nʼọnọdụ m, ruo mgbe ha kweere na ikpe mara ha, ma chọọ ihu m; nʼọnọdụ mmekpa ahụ ha, ha ga-achọsi m ike.” 5:9 Maọbụ, nʼụbọchị ntaramahụhụ 5:9 Ya bụ, okwu nʼaghaghị imezu
Hosea 5:15 in English
Hosea 5:15 · Berean Standard Bible
Then I will return to My place until they admit their guilt and seek My face; in their affliction they will earnestly seek Me.”
Context
13“Mgbe Ifrem hụrụ ụdị ọrịa ọ na-arịa,
Juda ahụkwa ọnya dị ya nʼahụ,
mgbe ahụ Ifrem gakwuru ndị Asịrịa,
ma zigakwara eze ukwu ahụ ozi.
Ma ọ pụghị ịgwọ gị,
maọbụ gwọọ ọnya gị niile. 14Nʼihi na-aga m adị ka ọdụm nye Ifrem
dịkwa ka nwa ọdụm nye Juda.
Aga m adọkasị anụ ahụ ha ma hapụ ha pụọ.
Aga m ebupụ ha pụọ, na-enweghị onye ga-abịa ịzọpụta ha. 15Aga m alaghachi azụ nʼọnọdụ m,
ruo mgbe ha kweere na ikpe mara ha,
ma chọọ ihu m;
nʼọnọdụ mmekpa ahụ ha,
ha ga-achọsi m ike.”
5:9 Maọbụ, nʼụbọchị ntaramahụhụ
5:9 Ya bụ, okwu nʼaghaghị imezu
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.