Ndị Hibru 3:9
Hebrews 3:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ebe nna nna unu ha nọrọ nwa m ọnwụnwa. Ọ bụ ezie na ha hụrụ akaọrụ m iri afọ anọ ndị a.
Hebrews 3:9 in English
Hebrews 3:9 · Berean Standard Bible
where your fathers tested and tried Me, and for forty years saw My works.
Context
7Ya mere, dị ka Mmụọ Nsọ na-asị,
“Ọ bụrụ na unu anụ olu ya taa, 8unu emela ka obi unu sie ike,
dị ka unu mere nʼoge nnupu isi
mgbe oge ọnwụnwa nʼime ọzara, 9ebe nna nna unu ha nọrọ nwa m ọnwụnwa.
Ọ bụ ezie na ha hụrụ akaọrụ m iri afọ anọ ndị a. 10Nʼihi nke a, ewere m iwe megide ọgbọ ahụ.
Asịrị m, ‘Obi ha na-akpafu akpafu mgbe niile.
Ha amatabeghị ụzọ m niile.’ 11Ya mere, aṅụrụ m iyi nʼiwe m, sị,
‘Ha agaghị abanye nʼizuike m ma ọlị.’ ”*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.