Ndị Hibru 3:19
Hebrews 3:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ugbu a, anyị maara na ha enweghị ike ịbanye, nʼihi na ha bụ ndị na-ekweghị ekwe. 3:5 Ọnụ 12:7 3:11 Abụ 95:7-11 3:15 Abụ 95:7,8
Hebrews 3:19 in English
Hebrews 3:19 · Berean Standard Bible
So we see that it was because of their unbelief that they were unable to enter.
Context
17Ọ bụkwa olee ndị ka o wesoro iwe iri afọ anọ? Ọ bụ na ọ bụghị ndị ahụ mehiere. Ndị ahụ ahụ ha dara nʼọzara? 18Olee ndị ahụ ọ ṅụụrụ iyi na ha agaghị aba nʼizuike ya? Ọ bụ na ha abụghị ndị ahụ nupuuru ya isi? 19Ugbu a, anyị maara na ha enweghị ike ịbanye, nʼihi na ha bụ ndị na-ekweghị ekwe.
3:5 Ọnụ 12:7
3:11 Abụ 95:7-11
3:15 Abụ 95:7,8
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.