Ndị Hibru 10:17
Hebrews 10:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O kwukwara sị, “Agaghị m echetakwa mmehie ha na mmebi iwu ha niile ọzọ.”*
Hebrews 10:17 in English
Hebrews 10:17 · Berean Standard Bible
Then He adds: “Their sins and lawless acts I will remember no more.”*
Context
15Mmụọ nsọ na-agbakwara anyị ama banyere ihe ndị a mgbe o buru ụzọ kwuo: 16“Nke a bụ ọgbụgba ndụ ahụ mụ na ha ga-agba
mgbe oge ndị ahụ gasịrị, ka Onyenwe anyị kwuru.
Aga m etinye iwu m nʼobi ha.
Aga m edekwasịkwa ha nʼuche ha.”* 17O kwukwara sị,
“Agaghị m echetakwa mmehie ha
na mmebi iwu ha niile ọzọ.”* 18Ya mere, ebe ọ bụ na a gbagharala mmehie ndị a, ọ dịkwaghị mkpa ịchụ ajọ ọzọ maka mgbaghara mmehie. 19Nʼihi nke a, ụmụnna m, ebe anyị nwere nkwuwa okwu ịbanye nʼEbe Kachasị Nsọ site nʼọbara Jisọs,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.