Ndị Hibru 10:18
Hebrews 10:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ebe ọ bụ na a gbagharala mmehie ndị a, ọ dịkwaghị mkpa ịchụ ajọ ọzọ maka mgbaghara mmehie.
Hebrews 10:18 in English
Hebrews 10:18 · Berean Standard Bible
And where these have been forgiven, an offering for sin is no longer needed.
Context
16“Nke a bụ ọgbụgba ndụ ahụ mụ na ha ga-agba
mgbe oge ndị ahụ gasịrị, ka Onyenwe anyị kwuru.
Aga m etinye iwu m nʼobi ha.
Aga m edekwasịkwa ha nʼuche ha.”* 17O kwukwara sị,
“Agaghị m echetakwa mmehie ha
na mmebi iwu ha niile ọzọ.”* 18Ya mere, ebe ọ bụ na a gbagharala mmehie ndị a, ọ dịkwaghị mkpa ịchụ ajọ ọzọ maka mgbaghara mmehie. 19Nʼihi nke a, ụmụnna m, ebe anyị nwere nkwuwa okwu ịbanye nʼEbe Kachasị Nsọ site nʼọbara Jisọs, 20bụ ụzọ ọhụrụ nke o meghere nye anyị, nke dị ọhụrụ ma dịkwa ndụ site nʼakwa mgbochi ahụ nke bụ ahụ ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.