Jenesis 8:10
Genesis 8:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe abalị asaa gafere, Noa zipụrụ nduru ahụ ọzọ
Genesis 8:10 in English
Genesis 8:10 · Berean Standard Bible
Noah waited seven more days and again sent out the dove from the ark.
Context
8Emesịa, o zipụrụ otu nduru iji mata ma mmiri ọ kọọla nʼala, 9ma nduru ahụ achọtaghị ebe o nwere ike ibe, nʼihi na mmiri ka tojuru elu ụwa niile. Nʼihi ya, nduru ahụ lọghachikwutere Noa nʼime ụgbọ ahụ. Noa setịpụrụ aka ya nwụbata nduru ahụ nʼụgbọ. 10Mgbe abalị asaa gafere, Noa zipụrụ nduru ahụ ọzọ 11Nʼoge anyasị, nduru a lọghachiri. Ọ kpụ akwụkwọ oliv ọhụrụ ọ kụbitere nʼọnụ ya. Nke a gosiri Noa na mmiri ahụ ataala nʼelu ala. 12Mgbe abalị asaa gafere, Noa zipụkwara nduru ahụ ọzọ. Ma nʼoge a, ọ lọtakwaghị ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.