Native Bible

Genesis 7:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, Noa mere ihe niile Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu.

Genesis 7:5 in English

Genesis 7:5 · Berean Standard Bible

And Noah did all that the LORD had commanded him.

Context

3na ụmụ anụ ufe asaa asaa, dịka ụdị ha si dị, oke na nwunye, maka idebe ụdị ndị a niile ndụ nʼụwa. 4Nʼihi na ụbọchị asaa site taa, aga m ezidata mmiri ozuzo nʼụwa. Mmiri a ga-ezo iri ụbọchị anọ, ehihie na abalị. Aga m ekpochapụ site nʼelu ụwa ihe niile nwere ndụ nke m kere.” 5Ya mere, Noa mere ihe niile Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu. 6Noa gbara narị afọ isii mgbe mmiri ukwu a bidoro izo nʼelu ụwa. 7Noa banyere nʼụgbọ mmiri ahụ, ya na ụmụ ya ndị ikom na nwunye ya, na ndị nwunye ụmụ ya ndị ikom ịgbanarị uju mmiri ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.