Jenesis 49:12
Genesis 49:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anya ya ga-acha uhie uhie karịa mmanya vaịnị. Eze ya ga-enwupụkwa ọcha karịa mmiri ara ehi.
Genesis 49:12 in English
Genesis 49:12 · Berean Standard Bible
His eyes are darker than wine, and his teeth are whiter than milk.
Context
10Mkpanaka eze agaghị esite nʼebe Juda nọ wezuga onwe ya,
maọbụ mkpanaka onyendu esi nʼagbata ụkwụ ya pụọ,
tutuu ruo mgbe eze ahụ nwe ya ga-abịa,
irube isi nke mba niile ga-abụ nke ya. 11Ọ ga-ekenye ịnyịnya ibu ya nʼosisi vaịnị,
nʼalaka kachasị mma ka ọ ga-ekenye nwa ịnyịnya ibu ya.*
Ọ ga-asakwa uwe ya na mmanya.
Uwe mwụda ya ka ọ ga-asụkwa nʼọbara mkpụrụ vaịnị. 12Anya ya ga-acha uhie uhie karịa mmanya vaịnị.
Eze ya ga-enwupụkwa ọcha karịa mmiri ara ehi. 13“Zebụlọn ga-ebi nʼakụkụ osimiri.
Ọ ga-abụ ebe izuike nye ụgbọ mmiri.
Oke ala ya ga-agbatịpụ ruo Saịdọn. 14“Isaka dị ike dịka ịnyịnya ibu
na-amakpu nʼetiti ọgba atụrụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.